Malakaị 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Chetanụ Iwu m nyere Mosis ohu m n’ugwu Horeb, ya bụ, ntụziaka na ihe ndị m kpebiri bụ́ ndị m nyere ndị Izrel niile iwu ka ha na-edebe.+ Malakaị Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:4 Ụlọ Nche,12/15/2007, p. 284/15/1995, p. 23
4 “Chetanụ Iwu m nyere Mosis ohu m n’ugwu Horeb, ya bụ, ntụziaka na ihe ndị m kpebiri bụ́ ndị m nyere ndị Izrel niile iwu ka ha na-edebe.+