Matiu 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mgbe ọ hụrụ ọtụtụ n’ime ndị Farisii na ndị Sadusii+ ka ha na-abịa n’ebe ọ nọ na-eme baptizim, ọ sịrị ha: “Unu ụmụ ajụala,+ ònye gwara unu ka unu gbanahụ iwe Chineke na-abịanụ?+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:7 Ụlọ Nche,6/15/2008, p. 710/15/1994, p. 31
7 Mgbe ọ hụrụ ọtụtụ n’ime ndị Farisii na ndị Sadusii+ ka ha na-abịa n’ebe ọ nọ na-eme baptizim, ọ sịrị ha: “Unu ụmụ ajụala,+ ònye gwara unu ka unu gbanahụ iwe Chineke na-abịanụ?+