Matiu 4:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 O wee gazuo Galili niile,+ na-akụzi ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ na-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke, na-agwọkwa ndị mmadụ ụdị ọrịa ọ bụla ha na-arịa.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:23 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 176 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 62
23 O wee gazuo Galili niile,+ na-akụzi ihe n’ụlọ nzukọ ha,+ na-ekwusakwa ozi ọma Alaeze Chineke, na-agwọkwa ndị mmadụ ụdị ọrịa ọ bụla ha na-arịa.+