Matiu 5:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “Unu echekwala na m bịara ịkagbu Iwu Mosis ma ọ bụ ihe dị n’Akwụkwọ Ndị Amụma. M bịara imezu ha,+ ọ bụghị ịkagbu ha. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:17 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 86-87 Ụlọ Nche,2/1/2010, p. 13
17 “Unu echekwala na m bịara ịkagbu Iwu Mosis ma ọ bụ ihe dị n’Akwụkwọ Ndị Amụma. M bịara imezu ha,+ ọ bụghị ịkagbu ha.