Matiu 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’eziokwu, ana m asị unu na ọ dị mfe eluigwe na ụwa ịla n’iyi karịa ihichapụ otu mkpụrụ akwụkwọ kacha nta ma ọ bụ otu kpọm dị ná mkpụrụ akwụkwọ nke dị n’Iwu, ihe niile e dere n’ime ya agharakwa imezu.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:18 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 4 2017, p. 13
18 N’eziokwu, ana m asị unu na ọ dị mfe eluigwe na ụwa ịla n’iyi karịa ihichapụ otu mkpụrụ akwụkwọ kacha nta ma ọ bụ otu kpọm dị ná mkpụrụ akwụkwọ nke dị n’Iwu, ihe niile e dere n’ime ya agharakwa imezu.+