19 N’ihi ya, onye ọ bụla nke na-emebi otu n’ime ihe ndị a kacha nta e nyere n’iwu ma na-akụziri ndị ọzọ ka ha na-eme otú ahụ, a ga-akpọ ya onye kacha nta n’ihe banyere Alaeze eluigwe. Ma onye ọ bụla nke na-eme ha ma na-akụzi ha, a ga-akpọ ya onye ukwu n’ihe banyere Alaeze eluigwe.