Matiu 5:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị: ‘Egbula mmadụ,*+ ma onye ọ bụla nke gburu mmadụ ga-aza ajụjụ n’ụlọikpe.’+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:21 Ụlọ Nche,3/15/2005, p. 610/1/1990, p. 13
21 “Unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị: ‘Egbula mmadụ,*+ ma onye ọ bụla nke gburu mmadụ ga-aza ajụjụ n’ụlọikpe.’+