Matiu 5:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ọ bụrụkwa na aka nri gị na-eme ka i mehie,* gbupụ ya tụfuo.+ N’ihi na ọ kaara gị mma ka otu aka gị laa n’iyi karịa na a tụbara ahụ́ gị niile na Gehena.*+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:30 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 40 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 87 Ụlọ Nche,2/15/2009, p. 11-12
30 Ọ bụrụkwa na aka nri gị na-eme ka i mehie,* gbupụ ya tụfuo.+ N’ihi na ọ kaara gị mma ka otu aka gị laa n’iyi karịa na a tụbara ahụ́ gị niile na Gehena.*+