Matiu 5:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Mmadụ rịọ gị ihe, nye ya. Agbakụtakwala onye chọrọ ibiri gị ego* azụ.+