Matiu 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 N’ihi ya, mgbe ị na-enye onyinye ebere,* afụla opi na-aga, dị ka ndị ihu abụọ na-eme n’ụlọ nzukọ na n’okporo ámá, ka ndị mmadụ wee too ha. N’eziokwu, ana m asị unu, ha enwetazuola ụgwọ ọrụ ha. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:2 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 155 Ụlọ Nche,2/15/2009, p. 1410/1/1990, p. 15-16
2 N’ihi ya, mgbe ị na-enye onyinye ebere,* afụla opi na-aga, dị ka ndị ihu abụọ na-eme n’ụlọ nzukọ na n’okporo ámá, ka ndị mmadụ wee too ha. N’eziokwu, ana m asị unu, ha enwetazuola ụgwọ ọrụ ha.