Matiu 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “N’ihi na ọ bụrụ na unu na-agbaghara ndị mehiere unu, Nna unu nke eluigwe ga na-agbagharakwa unu.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:14 Ụlọ Nche,2/1/2004, p. 15-167/15/1996, p. 19
14 “N’ihi na ọ bụrụ na unu na-agbaghara ndị mehiere unu, Nna unu nke eluigwe ga na-agbagharakwa unu.+