Matiu 6:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Kama, na-akpakọtaranụ onwe unu akụ̀ n’eluigwe,+ ebe ọ na-agaghị ata nchara, egu agaghịkwa eri ya,+ ebe ndị ohi na-anaghịkwa abanye zuo ohi. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:20 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 89 Ụlọ Nche,12/15/2012, p. 7-82/15/2008, p. 14-157/1/2001, p. 14-15 Teta!,7/2007, p. 30-31
20 Kama, na-akpakọtaranụ onwe unu akụ̀ n’eluigwe,+ ebe ọ na-agaghị ata nchara, egu agaghịkwa eri ya,+ ebe ndị ohi na-anaghịkwa abanye zuo ohi.
6:20 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 89 Ụlọ Nche,12/15/2012, p. 7-82/15/2008, p. 14-157/1/2001, p. 14-15 Teta!,7/2007, p. 30-31