Matiu 6:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma ọ bụrụ na ihe anya gị na-ahụ na-eme ka ị bụrụ onye anyaụfụ,*+ ahụ́ gị niile ga-agba ọchịchịrị. Ọ bụrụ n’eziokwu na ìhè dị n’ime gị bụ ọchịchịrị, ọchịchịrị ahụ agaghị enwe atụ. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:23 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 89 Teta!,7/2012, p. 27 Ụlọ Nche,5/15/2011, p. 124/15/2010, p. 2410/1/2006, p. 2910/1/1997, p. 26-27
23 Ma ọ bụrụ na ihe anya gị na-ahụ na-eme ka ị bụrụ onye anyaụfụ,*+ ahụ́ gị niile ga-agba ọchịchịrị. Ọ bụrụ n’eziokwu na ìhè dị n’ime gị bụ ọchịchịrị, ọchịchịrị ahụ agaghị enwe atụ.
6:23 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 89 Teta!,7/2012, p. 27 Ụlọ Nche,5/15/2011, p. 124/15/2010, p. 2410/1/2006, p. 2910/1/1997, p. 26-27