Matiu 6:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “N’ihi ya, ana m asị unu: Kwụsịnụ ichegbu onwe unu+ banyere ndụ* unu maka ihe unu ga-eri ma ọ bụ ihe unu ga-aṅụ, ma ọ bụ maka ihe unu ga-eyi n’ahụ́.+ Ọ̀ bụ na ndụ* adịghị mkpa karịa ihe oriri? Ahụ́ ọ́ dịghịkwa mkpa karịa uwe?+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:25 Bịaruo Jehova Nso, p. 212-213 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2021, p. 3 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 37 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2016, p. 9 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 1 2016, p. 15 Ụlọ Nche,1/1/2006, p. 20-229/1/2003, p. 14-1511/15/1994, p. 24-2510/1/1990, p. 18-19 Teta!,6/8/2004, p. 24-25
25 “N’ihi ya, ana m asị unu: Kwụsịnụ ichegbu onwe unu+ banyere ndụ* unu maka ihe unu ga-eri ma ọ bụ ihe unu ga-aṅụ, ma ọ bụ maka ihe unu ga-eyi n’ahụ́.+ Ọ̀ bụ na ndụ* adịghị mkpa karịa ihe oriri? Ahụ́ ọ́ dịghịkwa mkpa karịa uwe?+
6:25 Bịaruo Jehova Nso, p. 212-213 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),1/2021, p. 3 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 37 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2016, p. 9 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 1 2016, p. 15 Ụlọ Nche,1/1/2006, p. 20-229/1/2003, p. 14-1511/15/1994, p. 24-2510/1/1990, p. 18-19 Teta!,6/8/2004, p. 24-25