Matiu 7:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Ọ bụghị onye ọ bụla nke na-asị m, ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,’ ga-aba n’Alaeze eluigwe. Kama ọ bụ naanị onye na-eme uche Nna m nke nọ n’eluigwe ga-aba na ya.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:21 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 18 Ihe Ọmụma, p. 46
21 “Ọ bụghị onye ọ bụla nke na-asị m, ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,’ ga-aba n’Alaeze eluigwe. Kama ọ bụ naanị onye na-eme uche Nna m nke nọ n’eluigwe ga-aba na ya.+