Matiu 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọtụtụ mmadụ ga-asị m n’ụbọchị ahụ: ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,+ ọ̀ bụ na anyị ebughị amụma n’aha gị, chụpụ ndị mmụọ ọjọọ n’aha gị, rụọkwa ọtụtụ ọrụ ebube n’aha gị?’+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:22 Ụlọ Nche,10/15/1995, p. 26 Ihe Ọmụma, p. 46
22 Ọtụtụ mmadụ ga-asị m n’ụbọchị ahụ: ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị,+ ọ̀ bụ na anyị ebughị amụma n’aha gị, chụpụ ndị mmụọ ọjọọ n’aha gị, rụọkwa ọtụtụ ọrụ ebube n’aha gị?’+