Matiu 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma ana m asị unu na ọtụtụ ndị si n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ ga-abịa soro Ebreham na Aịzik na Jekọb nọdụ na-eri ihe na tebụl n’Alaeze eluigwe,+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:11 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 93
11 Ma ana m asị unu na ọtụtụ ndị si n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ ga-abịa soro Ebreham na Aịzik na Jekọb nọdụ na-eri ihe na tebụl n’Alaeze eluigwe,+