Matiu 9:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ọ na-agwa ha ihe ndị a, otu onye na-achị achị bịakwutere ya, kpọọrọ ya isiala, sị: “Ọ ga-abụ na nwa m nwaanyị anwụọla ugbu a, ma bịa bikwasị ya aka, ọ ga-adịkwa ndụ.”+
18 Mgbe ọ na-agwa ha ihe ndị a, otu onye na-achị achị bịakwutere ya, kpọọrọ ya isiala, sị: “Ọ ga-abụ na nwa m nwaanyị anwụọla ugbu a, ma bịa bikwasị ya aka, ọ ga-adịkwa ndụ.”+