Matiu 10:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 N’ebe ọ bụla a na-enweghị onye nabatara unu ma ọ bụ onye gere unu ntị, unu pụwa n’ụlọ ahụ ma ọ bụ n’obodo ahụ, tichapụnụ ájá dị n’ụkwụ unu.+
14 N’ebe ọ bụla a na-enweghị onye nabatara unu ma ọ bụ onye gere unu ntị, unu pụwa n’ụlọ ahụ ma ọ bụ n’obodo ahụ, tichapụnụ ájá dị n’ụkwụ unu.+