Matiu 10:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ha kpagbuwe unu n’otu obodo, gbaganụ n’obodo ọzọ,+ n’ihi na n’eziokwu, ana m asị unu, unu agaghị agazuli obodo ndị dị n’Izrel ruo mgbe Nwa nke mmadụ ga-abịarute. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:23 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 124 Ụlọ Nche,4/15/2002, p. 32
23 Ha kpagbuwe unu n’otu obodo, gbaganụ n’obodo ọzọ,+ n’ihi na n’eziokwu, ana m asị unu, unu agaghị agazuli obodo ndị dị n’Izrel ruo mgbe Nwa nke mmadụ ga-abịarute.