Matiu 10:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’ihi ya, unu atụla ha egwu, n’ihi na e nweghị ihe ọ bụla e kpuchiri ekpuchi nke a na-agaghị ekpughe, e nweghịkwa ihe nzuzo a na-agaghị amata.+
26 N’ihi ya, unu atụla ha egwu, n’ihi na e nweghị ihe ọ bụla e kpuchiri ekpuchi nke a na-agaghị ekpughe, e nweghịkwa ihe nzuzo a na-agaghị amata.+