Matiu 10:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Onye ọ bụla nke na-achọghị iburu osisi ịta ahụhụ* ya sowe m n’azụ erughị eru ịbụ onye na-eso ụzọ m.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:38 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2022, p. 31
38 Onye ọ bụla nke na-achọghị iburu osisi ịta ahụhụ* ya sowe m n’azụ erughị eru ịbụ onye na-eso ụzọ m.+