Matiu 11:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe Jizọs gwachara mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya ihe ha kwesịrị ime, o si ebe ahụ gawa izi ihe na ikwusa ozi ọma n’obodo ndị ọzọ.+
11 Mgbe Jizọs gwachara mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya ihe ha kwesịrị ime, o si ebe ahụ gawa izi ihe na ikwusa ozi ọma n’obodo ndị ọzọ.+