Matiu 11:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’oge ahụ, Jizọs kwuru, sị: “Nna, Onyenwe eluigwe na ụwa, ana m eto gị n’ihu ọha n’ihi na i zochiiri ndị ma ihe na ndị ọkachamara ihe ndị a ma mee ka ụmụaka mara ha.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:25 Ụlọ Nche,1/1/2013, p. 9
25 N’oge ahụ, Jizọs kwuru, sị: “Nna, Onyenwe eluigwe na ụwa, ana m eto gị n’ihu ọha n’ihi na i zochiiri ndị ma ihe na ndị ọkachamara ihe ndị a ma mee ka ụmụaka mara ha.+