Matiu 12:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 O wee sị ha: “Ọ bụrụ na otu onye n’ime unu nwere otu atụrụ, atụrụ ahụ adaba n’olulu n’Ụbọchị Izu Ike, ọ́ gaghị aga dọpụta ya?+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:11 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 78 Ụlọ Nche,8/1/1998, p. 9-10
11 O wee sị ha: “Ọ bụrụ na otu onye n’ime unu nwere otu atụrụ, atụrụ ahụ adaba n’olulu n’Ụbọchị Izu Ike, ọ́ gaghị aga dọpụta ya?+