Matiu 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Mgbe ndị Farisii nụrụ ihe a, ha sịrị: “Ọ bụ ike Bielzebọb,* onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ, ka onye a ji achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:24 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 113-114 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1884 Ụlọ Nche,9/1/2002, p. 11-12
24 Mgbe ndị Farisii nụrụ ihe a, ha sịrị: “Ọ bụ ike Bielzebọb,* onye na-achị ndị mmụọ ọjọọ, ka onye a ji achụpụ ndị mmụọ ọjọọ.”+