-
Matiu 12:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Ma ọ bụ, olee otú mmadụ ọ bụla ga-esi banye n’ụlọ nwoke dị ike ma buru ngwongwo ya, ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ kee nwoke ahụ dị ike agbụ? Ọ bụ naanị mgbe ahụ ka ọ ga-enwe ike ibukọrọ ihe ndị dị n’ụlọ ya.
-