Matiu 12:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ụfọdụ ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii wee sị ya: “Onye Ozizi, anyị chọrọ ka i gosi anyị ihe àmà.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:38 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 104 Ụlọ Nche,11/15/1996, p. 29