Matiu 12:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 A ga-akpọlite eze nwaanyị ndịda na ọgbọ a n’Ụbọchị Ikpe. Ọ ga-amakwa ọgbọ a ikpe, n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụ okwu Solomọn onye amamihe na-ekwu.+ Ma, onye ka Solomọn nọ ebe a.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:42 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 83 Ụlọ Nche,7/1/1999, p. 316/15/1990, p. 5-66/1/1990, p. 6-7
42 A ga-akpọlite eze nwaanyị ndịda na ọgbọ a n’Ụbọchị Ikpe. Ọ ga-amakwa ọgbọ a ikpe, n’ihi na o si na nsọtụ ụwa bịa ịnụ okwu Solomọn onye amamihe na-ekwu.+ Ma, onye ka Solomọn nọ ebe a.+