Matiu 12:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Ọ na-agazi kpọrọ mmụọ asaa ọzọ, ndị dị njọ karịa ya. Mgbe ha banyere, ha na-ebirikwa ebe ahụ. Ọnọdụ ikpeazụ nke onye ahụ na-akazi nke mbụ njọ.+ Otú ahụkwa ka ọ ga-adị ọgbọ ọjọọ a.” Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:45 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 105 Ụlọ Nche,11/1/1995, p. 13
45 Ọ na-agazi kpọrọ mmụọ asaa ọzọ, ndị dị njọ karịa ya. Mgbe ha banyere, ha na-ebirikwa ebe ahụ. Ọnọdụ ikpeazụ nke onye ahụ na-akazi nke mbụ njọ.+ Otú ahụkwa ka ọ ga-adị ọgbọ ọjọọ a.”