-
Matiu 13:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Ma, okwu ahụ agbanyeghị mgbọrọgwụ n’obi ya, kama ọ nọrọ obere oge, ozugbo nsogbu ma ọ bụ mkpagbu bịaara ya n’ihi okwu ahụ, ọ na-akwụsị ikwere okwu ahụ.
-