Matiu 13:54 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 54 Mgbe ọ banyere n’obodo ya,+ ọ malitere izi ha ihe n’ụlọ nzukọ ha, nke mere na o juru ha anya, ha asị: “Olee ebe nwoke a si nweta amamihe a? Ònye nyekwara ya ike o ji arụ ọrụ ebube ndị a?+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:54 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 48-49 Bịaruo Jehova Nso, p. 209 Ụlọ Nche,3/1/1990, p. 17
54 Mgbe ọ banyere n’obodo ya,+ ọ malitere izi ha ihe n’ụlọ nzukọ ha, nke mere na o juru ha anya, ha asị: “Olee ebe nwoke a si nweta amamihe a? Ònye nyekwara ya ike o ji arụ ọrụ ebube ndị a?+