Matiu 14:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Onye a bụ Jọn Onye Na-eme Baptizim. A kpọlitela ya n’ọnwụ. Ọ bụ ya mere o ji na-arụ ọrụ ebube ndị a.”+
2 wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “Onye a bụ Jọn Onye Na-eme Baptizim. A kpọlitela ya n’ọnwụ. Ọ bụ ya mere o ji na-arụ ọrụ ebube ndị a.”+