Matiu 15:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ma, ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya: “N’ebe a ndị mmadụ na-anaghị anọkarị, ebee ka anyị ga-enweta achịcha ga-eju ìgwè mmadụ há otú a afọ?”+
33 Ma, ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya: “N’ebe a ndị mmadụ na-anaghị anọkarị, ebee ka anyị ga-enweta achịcha ga-eju ìgwè mmadụ há otú a afọ?”+