Matiu 16:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’ihi na Nwa nke mmadụ ga-abịa n’ebube Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi ya. Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ihe o mere.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:27 Ụlọ Nche,5/15/1997, p. 9-126/1/1993, p. 14
27 N’ihi na Nwa nke mmadụ ga-abịa n’ebube Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi ya. Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ihe o mere.+