-
Matiu 17:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 Pita wee sị Jizọs: “Onyenwe anyị, ọ dị mma na anyị nọ ebe a. Ị chọọ, m ga-ama ụlọikwuu atọ ebe a, otu maka gị, otu maka Mosis, otu maka Ịlaịja.”
-