Matiu 17:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ gwara ha, sị: “N’eziokwu, Ịlaịja na-abịa. Ọ ga-emekwa ka ihe niile dị otú ha dị na mbụ.+