Matiu 17:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma, ana m agwa unu na Ịlaịja abịala n’eziokwu, ma ha amataghị ya, kama ha mere ya ihe masịrị ha.+ Otú a kwa ka ha ga-esi taa Nwa nke mmadụ ahụhụ.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:12 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 144
12 Ma, ana m agwa unu na Ịlaịja abịala n’eziokwu, ma ha amataghị ya, kama ha mere ya ihe masịrị ha.+ Otú a kwa ka ha ga-esi taa Nwa nke mmadụ ahụhụ.”+