Matiu 17:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “Onyenwe anyị, meere nwa m nwoke ebere, n’ihi na ọ bụ onye akwụkwụ, ọnọdụ ya dịkwa njọ. Ọ na-adabakarị n’ọkụ, na-adabakwa na mmiri ọtụtụ mgbe.+
15 “Onyenwe anyị, meere nwa m nwoke ebere, n’ihi na ọ bụ onye akwụkwụ, ọnọdụ ya dịkwa njọ. Ọ na-adabakarị n’ọkụ, na-adabakwa na mmiri ọtụtụ mgbe.+