-
Matiu 17:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 O wee sị: “Ee, ọ na-atụ.” Ma, mgbe ọ banyere n’ime ụlọ, Jizọs bu ụzọ sị ya: “Saịmọn, gịnị ka i chere? N’aka ole ndị ka ndị eze ụwa na-anata ụtụ ahịa ma ọ bụ ụtụ isi? Ọ̀ bụ n’aka ụmụ ha, ka ọ̀ bụ n’aka ndị bịara abịa?”
-