-
Matiu 18:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 “Ndị na-eme ka ndị ọzọ dapụ n’okwukwe ga-ata ahụhụ. N’eziokwu, a ga-enwerịrị ụdị ndị a, ma ha ga-ata ahụhụ maka ime ka ndị ọzọ dapụ n’okwukwe.
-