Matiu 18:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụrụkwa na anya gị na-eme ka ị na-eme mmehie,* ghụpụ ya tụfuo. Ọ kaara gị mma ibu otu anya nweta ndụ kama inwe anya abụọ a tụba gị na Gehena* bụ́ ebe ọkụ na-ere.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:9 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,2/2018, p. 8 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 150
9 Ọ bụrụkwa na anya gị na-eme ka ị na-eme mmehie,* ghụpụ ya tụfuo. Ọ kaara gị mma ibu otu anya nweta ndụ kama inwe anya abụọ a tụba gị na Gehena* bụ́ ebe ọkụ na-ere.+