Matiu 18:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Otú ahụ ka Nna m nke eluigwe ga-emesokwa unu+ ma ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu anaghị eji obi ya niile agbaghara nwanna ya.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:35 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 153
35 Otú ahụ ka Nna m nke eluigwe ga-emesokwa unu+ ma ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu anaghị eji obi ya niile agbaghara nwanna ya.”+