Matiu 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe Jizọs kwuchara ihe ndị a, o si na Galili pụọ bịa n’ókè Judia, n’ofe Osimiri Jọdan.+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:1 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 222