Matiu 19:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jizọs sịrị ya: “Ọ bụrụ na ị chọrọ ka i zuo okè, gaa ree ihe i nwere, nye ndị ogbenye ihe i retara, ị ga-enwekwa akụ̀ n’eluigwe.+ Bịazie bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:21 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 224-225 Ụlọ Nche,10/1/2007, p. 3-46/1/2003, p. 7
21 Jizọs sịrị ya: “Ọ bụrụ na ị chọrọ ka i zuo okè, gaa ree ihe i nwere, nye ndị ogbenye ihe i retara, ị ga-enwekwa akụ̀ n’eluigwe.+ Bịazie bụrụ onye na-eso ụzọ m.”+