Matiu 21:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ìgwè mmadụ ahụ, ma ndị na-aga ya n’ihu ma ndị na-eso ya n’azụ, nọ na-eti mkpu, sị: “Biko, zọpụta Nwa Devid!+ Onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova* bụ onye a gọziri agọzi!+ Biko, zọpụta ya, gị onye nọ ebe kacha elu!”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:9 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2017, p. 9 Ụlọ Nche,3/1/1997, p. 30-31
9 Ìgwè mmadụ ahụ, ma ndị na-aga ya n’ihu ma ndị na-eso ya n’azụ, nọ na-eti mkpu, sị: “Biko, zọpụta Nwa Devid!+ Onye ahụ nke na-abịa n’aha Jehova* bụ onye a gọziri agọzi!+ Biko, zọpụta ya, gị onye nọ ebe kacha elu!”+