Matiu 21:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ hụrụ ihe ịtụnanya ndị o mere nakwa ụmụntakịrị ndị nwoke na-eti mkpu n’ụlọ nsọ, sị, “Chineke biko, zọpụta Nwa Devid!”+ iwe were ha.+
15 Mgbe ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ hụrụ ihe ịtụnanya ndị o mere nakwa ụmụntakịrị ndị nwoke na-eti mkpu n’ụlọ nsọ, sị, “Chineke biko, zọpụta Nwa Devid!”+ iwe were ha.+