Matiu 21:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ha wee sị ya: “Ị̀ na-anụ ihe ndị a na-ekwu?” Jizọs asị ha: “Ee. Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe e dere, sị, ‘I meela ka ọnụ ụmụaka na ụmụ ọhụrụ too gị’?”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:16 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 101 Ụlọ Nche,1/1/1995, p. 24-26
16 Ha wee sị ya: “Ị̀ na-anụ ihe ndị a na-ekwu?” Jizọs asị ha: “Ee. Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe e dere, sị, ‘I meela ka ọnụ ụmụaka na ụmụ ọhụrụ too gị’?”+