Matiu 21:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 N’ihi na Jọn bịakwutere unu, na-egosi unu ụzọ ezi omume, ma unu ekwereghị ya. Ma, ndị ọnaụtụ na ndị akwụna kweere ya.+ Ọ bụ eziokwu na unu hụrụ ihe a, unu akwaghị ụta n’ikpeazụ ka unu wee kwere ya.
32 N’ihi na Jọn bịakwutere unu, na-egosi unu ụzọ ezi omume, ma unu ekwereghị ya. Ma, ndị ọnaụtụ na ndị akwụna kweere ya.+ Ọ bụ eziokwu na unu hụrụ ihe a, unu akwaghị ụta n’ikpeazụ ka unu wee kwere ya.