Matiu 21:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Jizọs wee sị ha: “Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị, ‘Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụ aghọọla nkume ji ụlọ.+ Ihe a si n’aka Jehova,* ọ dịkwa ebube n’anya anyị’?+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:42 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 246-247
42 Jizọs wee sị ha: “Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị, ‘Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụ aghọọla nkume ji ụlọ.+ Ihe a si n’aka Jehova,* ọ dịkwa ebube n’anya anyị’?+